DOWNLOAD Music: Miccally Osita – Egwu Ndi Nna (Song For Fathers)




Egwu Ndi Nna is a prayer of good wishes for our loving Fathers, and also an appreciation for the roles they’re playing in in their families.
You can use this song to pray for your father daily or to celebrate his special day.

Download & Be Blessed

DOWNLOAD NOW

Lyrics
Chukwu biko gozie ochie dike nna mo Eze gozie ya ochie dike nna m
Chukwu biko gozie oyoyo papa mo Eze gozie ya ochie dike nna m
Chorus
Chukwu biko gozie ochie dike nna mo Eze gozie ya ochie dike nna m
Verse
Ezi Chineke ana m ario gi NNA olisa kere uwa n’igwe k’Igozierem m nna mo
Gozie nna mo gozie ndi nna n’ile were ogologo ndu na ahu ike wee choo ha nma
Ezi Chineke mo anam ario gi Eze Olisa kere uwa n’igwe k’Igoziere m nna muru mu gozie nna muru mu gozie ndi nna n’ile were ogologo ndu na ahu ike wee choo ha nma
Chorus
Chukwu biko gozie ochie dike nna mo Eze gozie ya ochie dike nna m X2

This is to all the fathers out there who work tirelessly day and night to make sure that their family is okay

O God bless make you bless my papa and bless all the fathers with good health, bless them o Lord bless them bless them with good health shower your favours upon them o Lord

Gozie ha gozie ha gozie ha dube ha dube ha dube ha
Gozie ha NNA chebe ha NNA dube ha NNA debe ha NNA X2
Chorus
Chukwu biko gozie ochie dike nna mo Eze gozie ya ochie dike nna m X2

Gozie ha gozie ha gozie ha dube ha dube ha dube ha
Gozie ha NNA chebe ha NNA dube ha NNA debe ha.

HOT!!!
Want To Promote Your Song?

0 Shares

You may also like

Leave a Reply

Your email address will not be published.